Song lyrics and download: Glory by Obiora Obiwon




Glory lyrics:


Chorus:
Glory, show me your glory
Please go before me, kam hu ebube gi
Power, majesty, honor
Your goodness and mercy, kam hu ebube gi

Verse1:
I kariri ihe asi na ibu chineke m
Idighi agbanwe agbanwe
Maka na otu idi na mbu ka idi, kam hu ebube gi
I kwesiri ekwesi nwa aturu egburu
I na ewepu njo uwa
Oh Lord reveal yourself to me, kam hu ebube gi

Chorus:
Glory, show me your glory
Please go before me, kam hu ebube gi
Power, majesty, honor
Your goodness and mercy, kam hu ebube gi

Verse2:
Obi m dere du
Don’t be afraid obi m atula ujo o
Obi m dere du
Chukwu mara ihe o na emere gi o
Obi m dere du
Don’t be afraid, kam hu ebube gi

Odogwu nachi, onye mmeri
Ihe etinyere na aka gi e nweghi mmebi
Onye choro ndu ga agbakwuru gi
Kam hu ebube gi

Agbakwuru ezuluike chim oma
Agada gbachiri uzo onye oma
Otu odi na mbu ka idi, kam hu ebube gi
Loving the life satisfies like you, I spend my life for you only as you
A gam agbagide oso ndu gbakwuru gi, oso
Gbagide oso ndu we rue ubochi ahu nga ahu iru gi
We tie iyeeh
Nara ekele Jesus, nara ekele
Nara ekele Chineke, nara ekele
Imere kam merie iyeeh nara ekele
O dika ere di egwu, nara ekele
Ebube gi, ebube gi
Muna gi, kam hu ebube

Chorus:
Glory, show me your glory
Please go before me, kam hu ebube gi
Power, majesty, honor
Your goodness and mercy, kam hu ebube gi
Ebube gi, ebube gi
Muna gi, kam hu ebube


Click the link to download: Glory mp3

Comments

Popular posts from this blog

Song lyrics and download: God of Love by Nathaniel Bassey ft. Mayra Alvarez & Morayo

Song Lyrics and Music Download: What He Says by GUC